
UNCLE DAN Is here with his new release for your For Your Listening pressure, the impressive records is titled “ Asa Nwa by Uncle Dan”
Lyrics
Asa Nwa –Uncle Dan Lyrics.Intro:Obim oh oh…Asam oh oh…Onye nkem oh oh…Obim oh oh…Onye nkem oh oh…Asam oh oh…!Hook: Muna ghi eeh….!Ruo mgbe ebighi ebiMuna ghi eeh….!Rue mgbe ebighi ebi (Baby oh)Muna ghi eeh….!Ruo mgbe ebighi ebi ohKa Muna ghi buru…Rue na ogwugwo.Verse 1,Asa Nwa mu ee eeh….Idi nma ghi; adikaEwezuga Nnem, enweghiOnye di ka ghi ohSite n’enu ugwu ruo na ndidaEnweghi Onye yiri ghi ohAsa Nwa mu eeh eeh!!Imaakaa oh…Bridge:Agam Akpos Nnem na Nnam oh..Agam Akpo Umunnem na oyim niileBia ebe unuuMa hukwa ndeghi nileKa Muna ghi buru; rue Mgbe ebighi ebi. Muna ghi eeh eeh…!!Chorus:Muna ee eeh eeh….Ruo mgbe ebighi ebi (Asa Nwa mu)Muna ghi eeh eeh eeh eeh rue mgbe ebighi ebi oh Muna ghi eeh eeh eeh rue mgbe ebighi ebi oh Ka Muna ghi buru rue na ogwugwo oh.Verse 2Onye nkem oh oh oh…Idi na obim oh….Enweghi ihe ekeere eke nkePuru iwezuga anyi abuaSite na eluigwe ruo n’uwa, Akachiele kpam kpamOnye nkem oh oh oh Bia kwuruw muo..Repeat Bridge.Repeat Chorus Verse 3, humming and sax acompanyment, till song fades.